2NdịKọrịnt
ISINKE1
1Pọl,onye-ozinkeJisusKraistsiten’ọchichọChineke,na Timoti,búnwa-nna-ayi,nēdegaranzukọChinekenkedina Kọrint,nandi-nsọnilenkenọn’Akaianile:
2AmaradiriununaudonkesiterenaChineke,búNna-ayi, nankeOnye-nwe-ayiJisusKraist
3NgọzibuChineke,búNnankeOnye-nwe-ayiJisus Kraist,búNnankeobi-ebere,naChinekenkenkasi-obi nile;
4Onyenākasiayiobinankpabu-ayinile,kaayiwenwe ikekasindinọnankpabuọbulaobi,sitenankasi-obinke Chinekenākasiayionwe-ayiobi
5N'ihinadikaahuhunilenkeKraistnābabigaókènime ayi,otúakankasi-obi-ayinābabigakwaókèsitenaKraist.
6Maọburunaewedaraayin’ala,ọbun’ihinkasi-obi-unu nanzọputa-unu,nkenālusiọlunimentachi-obinkeahuhu ahunkeayionwe-ayināhukwa:ma-ọbunaanākasiayiobi, ọbun’ihinkasi-obinanzọputa-unu
7Maolile-anya-ayinweren'ebeununọnēguzosiike,ebe ayimataranadikaununēketaahuhunile,otúakaunu gābukwankenkasi-obiahu
8N'ihinaayiachọghi,umu-nnam,unuamaghinkpabu-ayi nkedakwasiriayin'Esia,naakpagidereayin'ọtùtùkariike, nkemerenaayinwereolile-anya,ọbunándu
9Maayionwe-ayinwereikpénkeọnwunimeonwe-ayi, kaayiwegharaitukwasionwe-ayiobi,kamanaChineke Nkenēmekandinwuruanwubilie;
10Onyenaputaworoayin'ọnwuukudiotúa,wenaputa: OnyeayitukwasiriobinaỌgānaputaayiọzọ;
11Ununēnyekọkwaakan’ekperebayereayi,kaọtutu maduwenyeekelen’ihionyinyeahunkeenyereayisite n’akaọtutumadu.
12N’ihinaọṅù-ayibunka,àmànkeakọ-na-uche-ayi,na n’idi-ọchanaezi-okwunkeChineke,ọbughin’amam-ihe nkeanu-aru,kamasiten’amarankeChineke,ayiewerewo omume-ayijegharian’uwa,were-kwa-raununke-ukukari
13N’ihinaọdighiiheọzọayinēdegaraunu,ma-ọbughi iheunuguruma-ọbunkeunumara;maatụkwasịrịmobi naunuga-amataọbụnaruoọgwụgwụ;
14Dikaunukwuputa-kwa-raayin'otùuzọ,naayionweayibuọṅù-unu,dikaunuonwe-unubukwanke-ayi n'ubọchiOnye-nwe-ayiJisus
15Man’imentụkwasị-obinkeakam’chereịbịakwuteunu nambụ,kaunuweenwetaurunkeabụọ;
16Makam’gabigaunubanaMasedọnia,nakam’wesina Masedọniabiakuteunuọzọ,kaewemekwaunukaunuje n’uzọJudia
17Yamere,mbem’chereihediotúa,ọbun’adighi-uche kam’were?ma-ọbuihenilenkeMuonwemnēchè, àm'nēzubedikaanu-arusidi,kaeenaé-èwedin'akam?
18MadịkaChinekebụezi-okwu,okwuanyịgwaraunu abụghịenae-e.
19N’ihinaỌkparankeChineke,JisusKraịst,onyee kwusaraoziọman’etitiunusiten’akaanyị,ọbụnasite n’ọnụmụnaSilvanọsnaTimoti,abụghịenae-e,kamaedị n’imeya
20N’ihinankwanilenkeChinekedinimeYakae,na nimeYakaAmen,kaewesiten’aka-ayinyeChinekeotuto.
21MaOnyenēmekaayinaunuguzosieikenimeKraist, tekwaayimanu,búChineke;
22Onyera-kwa-raayiakara,nyekwaihe-ikpuchinkeMọ Nsọn’obi-ayi
23Ọzọkwa,anamakpọChinekekaỌburuihe-àmànye nkpuru-obim,naimereunuebere,abiaghmnaKọrintrue ubua
24Ọbughin'ihinaayinwereiken'ebeokwukwe-ununọ, kamabundi-iye-akankeọṅù-unu:n'ihinaununēguzosi iken'okwukwe
ISINKE2
1Mam’wekpebisiriikenankan’onwem,nam’gaghiabiakuteunuọzọn’obi-uku.
2N'ihinaọburunaMuonwememeunukaowuta,ònye bukwaonyeahunkenēmemkam'ṅuria,ma-ọbughiOnye ahunkeM'nēmekaowuta?
3Maamdegaraunuihenkankakam’wegharainweihenwutambem’gābia,búndiM’gējiṅurianimeha;ebem tụkwasịrịununiileobi,naọṅụmbụọṅụnkeununiile.
4N’ihinasiten’okenkpabunankpabunkeobika m’jiworoọtutuanya-miriakwukwọnyeunu;ọbughika ewewuunu,kamakaunuwemaraihu-n'anyaahunkeMu onwemnweren'ebeununọkari
5Maọburunaonyeọbulaemewokaowuta,Omeghika owutam,kamaọbuotùuzọ,kam'wegharaiboununile ibuarọ
6Ozuwoonyediotúakaahuhua,nkeọtutumadutara 7Yamere,kamaunugābagharaya,kasiekwayaobi,ka ewegharaiwereonyediotúarinnen'okeiru-újú 8Yamereanamarịọunukaunumesieịhụnanyaunu n’ebeọnọ
9N’ihinaọbukwankakam’dere,kam’wemaraihenwaputaunu,maununērubeisin’ihenile.
10Onyeunubagharaiheọbula,Muonwemnābaghara kwaya:n'ihinaọburunaabagharawomiheọbula,onye M'webagharaya,n'ihiunukaM'webagharayan'iruKraist; 11KaSetanwegharairiayin'aru:n'ihinaayiamaghi nzube-Yanile
12Ọzọkwa,mbem’biarutereTroasikwusaozi-ọmaKraist, ewemegheremọnu-uzọnkeOnye-nwe-ayi;
13 S
ያልተMasedoniam ghmnweremiken’iruhanimemọm,n’ihinaahughm Taitọsnwa-nnem
14UgbuaekeledịrịChineke,Onyena-emekaanyịnaenwemmerin’imeKraịstmgbenile,na-emekwakaísìnke ọmụmayapụtaìhèsiten’akaanyịn’ebenile
15N'ihinaayibuísìutọnkeKraistn'ebeChinekenọ,nime ndianāzọputa,nanimendinālan'iyì;
16N’ebeonyeahuayibuisi-isinkeọnwurueọnwu; nyekwaibe-yaiheisi-ukunkenduruendu.Maònye gēzuruihendia?
17N'ihinaayiadighikaọtutumadu,búndinēmebiokwu Chineke:kamadikandinēnweezi-okwu,madikandi siterenaChineke,ayinēkwuokwun'iruChinekenime Kraist
1Ànyịna-amaliteọzọịjaonweanyịmma?ma-ọbuọdiayi chọ,dikaufọdundi-ọzọ,akwukwọ-oziọmadiriunu,maọbuakwukwọitoChineke?
2Unuonwe-unubuakwukwọ-ozi-ayinkeedeworon'obiayi,nkemadunilemaranāgukwa:
3N’ihina
kpọpụtaunu n’ụzọ ààà
DḐọbughin'elumbadamba nkume,kamanambadambankumenkeanu-arunkeobi
4MankakaayinweresitenaKraistn'ebeChinekenọ:
5Ọbughinaayiezuworon’onwe-ayiicheiheọbuladika nkeonwe-ayi;manaizu-okeanyịsiterenaChineke;
6Onyeme-kwa-raayikaayiburundi-ozinkeọbuba-ndu ọhu;ọbughinkeakwukwọ,kamankeMọNsọ:n'ihina akwukwọnēbuihe,maMọNsọnēnyendu
7Maọburunaije-ozinkeọnwu,búnkeedeworo n’akwukwọnankeakanyerenankume,diebube,nke merenaumuIsraelenweghiikeilegideanyan’iruMoses n’ihiebubenkeiru-Ya;nkeebubegālan'iyi:
8ÒleotúozinkeMọNsọga-esiburuebubekari?
9N’ihinaasinaije-ozinkeamam-ikpebuebube,ije-ozi nkeeziomumekaririkarin’ebube
10N’ihinaọbụnaiheahụemerekaebubeenweghịotuto n’ihea,n’ihiotutoahụnkekarịrịnkeahụ
11N’ihinaasinaihenkeemeworokaọgharaidinsọdi ebube,kariihenkefọdurudiebubekari.
12Yamere,ebeayinwereolile-anyadiotúa,ayinēkwu okwun'okéokwu:
13MaọbughidikaMoses,búonyenēkpuchiákwànkpudon'iru-ya,naumuIsraelapughiiguzosiikelegide ọgwugwuihe-nzuzoahuanya:
14Maobi-hakpuruìsì:n’ihinarueubọchita,otùihenkpudoahukaewepurun’ọgugunkeọbuba-nduochie; Nkeaga-ewepụákwàmgbochiahụn’imeKraịst 15Marueta,mbeanāguMoses,ákwà-nbochiahudin’obiha
16Otuosiladịmgbeọga-echigharịkwuruOnye-nwe,a ga-ewepụákwàmgbochiahụ.
17MaOnye-nwe-ayibuMọahu:maebeMọnkeOnyenwe-ayidi,n'ebeahukainwere-onwedi 18Maanyịnile,siten’irugheoghe,na-eleebubenke Onye-nwedịkan’enyo,ana-agbanwen’otuonyinyoahụ siten’ebuberuon’ebube,ọbụnadịkasitenaMụọnke Onye-nwe.
ISINKE4
1Yamereebeayinwereije-ozia,dikaemereayiebere, ayiadighi-adambà;
2Mahaajụwoiheezoroezonkeakwụwaghịakaọtọ,naejegharịghịn’aghụghọ,ma-ọbụejighachịokwuChineke n’aghụghọ;masiten’igosipụtankeezi-okwu,anyịna-aja onweanyịmmanyeakọnauchemmadụọbụlan’ihu Chineke
3Maọburunaezonariozi-ọma-ayi,ezonariwoyanyendi furuefu;
4N’imeonyechinkeụwaameworokauchendịnaekweghịekwekpuoìsì,kaìhènkeoziọmaahụdịebube nkeKraịst,onyebụonyinyonkeChineke,weghara inwunyereha
5N'ihinaayionwe-ayiadighi-ekwusaonwe-ayi,kamaọ buKraistJisusOnye-nwe-ayi;naanyịonweanyịbụndị ohugịn’ihiJizọs
6N’ihinaChineke,onyenyereiwukaìhèahụnwupụta n’ọchịchịrị,amụwokwaanyịn’imeobianyị,inyeìhènke ọmụma-ihenkeebubeChineken’irunkeJisọsKraịst 7Maanyịnwereakụnkean’iteụrọ,kaịdịukwuunkeike weebụrụnkeChineke,maọbụghịnkeanyị.
8Ayinākpabuonwe-ayin'akukunile,maọdighi-akpasu ayi;anyịnweremgbagwojuanya,maanyịadịghịenweobi nkoropụ;
9anākpabu,maadighi-arapuha;tuda,maọdighi-ebibi; 10Na-eburuọnwunkeOnyenweanyịJizọsmgbeniile n’anụahụ,kaeweemeekandụJizọspụtaìhèn’ahụanyị 11N'ihinaanēraraayi,búndidindun'ọnwumbenile, n'ihiJisus,kaewemekwandunkeJisusputaìhèn'anuaru-ayinkegānwuanwu
12Yamereọnwunālusiọlunimeayi,mandunālusiọlu ikenimeunu.
13Ayinwereotùmọnkeokwukweahu,dikaedeworoya n'akwukwọnsọ,si,Ekwerem,n'ihinkakam'kwuworo;ayi kwerekwa,yamerenēkwuokwu;
14EbeayimataranaOnyeahuNkemerekaOnye-nwe-ayi Jisussin’ọnwubiliegēsitekwan’akaJisusmekaayibilie, wecheayinaunu.
15N'ihinaihenilebun'ihiunu,kaamarankebaraubawe siten'ekelenkeọtutumaduwebauban'ebubenkeChineke
16N'ihinkaayiadighi-adambà;maọburunamadueluayinālan'iyì,maana-emekamaduimenimeyadiọhu kwa-ubọchi
17N’ihinamkpagbuanyịdịnfe,nkedịnanịnwaoge,naarụrụanyịọrụebubekarịrịakarịnaịdịarọebighi-ebi; 18Ọbuezienaayiadighi-eleiheanāhuanya,kamaọbu iheanāhughianya:n’ihinaiheanāhuanyanādirunwaoge; maihendịana-adịghịahụanyana-adịrumgbeebighịebi ISINKE5
1N’ihinaanyịmataranaọbụrụnaụlọanyịnkeụwanke ebe-obibiaemebisịworo,anyịnwereụlọsiterenaChineke, ụlọnkeejighịakamee,nkena-adịrumgbeebighịebi n’elu-igwe
2N'ihinanimenkakaayināsuudè,nāchọsiikekaayi yikwasiulo-ayinkesiteren'elu-igwe;
3Ọbụrụotúahụ,aga-eyianyịuwe,agaghịahụanyịka anyịgbaọtọ.
4N'ihinaayionwe-ayindinọn'ulo-ikwūanāsuudè,ebe anēboayiibu:ọbughikaayiweyikwasiayiuwe,kamaka ayiyikwasi,kaewelodaihenānwuanwunkendu
5MaOnyeluworoayionwe-ayinyeotùiheahubu Chineke,Onyenye-kwa-raayiihenkeMọNsọ
6Yamereayinēnweobiikembenile,ebeayimatarana, mbeayinọn'ulonimearu,ayianọghịn'ebeOnye-nwe-ayi nọ:
7(N'ihinaayinējegharin'okwukwe,ọbughin'ọhu-uzọ:)
8Ayionwe-ayinwereobi-ike,asim,wenāchọkaayighara idin'aru,nainọkwaOnye-nwe-ayi.
9Yamereayinādọbuonwe-ayin'ọlu,ka,maayinọmaọbunaayianọghị,kaỌweburuayiihenātọutọ
10N’ihinaanyịnileaghaghịịpụtaìhèn’ihuoche-ikpenke Kraịst;kaonyeọbụlaweenataihendịemeren’anụahụya, dịkaiheahụomeworosidị,maọdịmmama-ọbụiheọjọọ
11Yamere,ebeayimataraokéegwunkeOnye-nwe-ayi, ayinēmekamadurughari;maemerekaanyịpụtaìhènye Chineke;maatukwasiworomobinaanēmekwakaọputa ìhènaakọ-na-uche-unu.
12N'ihinaayiadighi-ajaonwe-ayimmaọzọn'ebeununọ, kamanēnyeunuohereituisin'ihiayi,kaunuwenweihe gāzandinānyaisin'ileanya,ọbughikwan'obi
13N'ihinaọburunaayianọghionwe-ayi,ọbun'ebe Chinekenọ:maọburunaayinwereuche,ọbun'ihiunu
14N'ihinaihu-n'anyankeKraistnērugideayi;n'ihinaayi nēkwuotúa,naọburunaotùonyenwurun'ihimadunile, nahanilebundinwuruanwu;
15Manaọnwụrụmakammadụnile,kandịdịndụwee gharaịdịndụnyeonwehasiteugbuagaan’ihu,kamanye onyeahụnkenwụrụn’ihiha,mabiliebilie
16Yamere,siten'ubuaayiamaghionyeọbuladikaanuarusidi:e,ọburunaayiamawoKraistdikaanu-arusidi, maubuaayiamaghikwaYaọzọ
17Yamere,ọburunaonyeọbuladinimeKraist,ọbuihe ekereọhu:iheochieagabigawo;lee,ihenileaghọwoihe ọhụrụ
18MaihenilesiterenaChineke,OnyemerekaayinaYa onwe-yadin'otùsitenaJisusKraist,nye-kwa-raayiije-ozi nkeime-udo;
19N’ezie,naChinekenọn’imeKraịst,na-emekayana ụwadịnámma,na-agụghịnjehiehan’isiha;manye-kwaraayiokwunkeime-udo
20Maubuaayibundi-ozinkeKraist,dikaagāsina Chinekenāriọunusiten'aka-ayi:ayinēkpeunun'ọnọdu Kraist,kaununaChinekedin'otù
21N'ihinaOmewokaỌghọnmehien'ihiayi,Onye nāmaghinmehie;kaayiweburueziomumenkeChineke nimeYa
ISINKE6
1Yamereayionwe-ayi,dikandihanaYanālukọọlu, nāriọkwaunukaunugharainataamaraChineken'efu
2(N'ihinaọsiri,Anurumolu-ginambeanātọutọ,ọbu kwan'ubọchinzọputakam'yereworogiaka:le,ubuabu ogeanāchọsiike:le,ubuabuubọchinzọputa)
3Unuewelaiwen'iheọbula,kaewegharaitaoziahuuta:
4Man’ihenile,ebeanyịna-anwapụtaonweanyịdịkandị ozinkeChineke,n’imeọtụtụntachiobi,namkpagbu,na mkpagbu,namkpagbunile;
5N’ihe-otiti,nan’ulo-nkpọrọ,n’ọbuba-aghara,nan’ọlun’ọlu,nan’ichenche,n’obubu-ọnu;
6Siten’ịdịọcha,siten’iheọmụma,siten’imentachiobi, siten’obiọma,siten’imeMmụọNsọ,siten’ịhụnanyanaenweghịatụ;
7Siten’okwunkeezi-okwu,siten’ikenkeChineke,site n’ihe-aghankeezi-omumen’akanrinan’akaekpe.
8Siten'sọpurunaihe-ihere,siten'akukọọjọnaeziakukọ: dikandi-nghọbu,mahabuezi-okwu;
9Dịkaamaghịama,mamarankeọma;dikandinānwu anwu,ma,le,ayidindu;dịkaataraahụhụ,magharaigbu;
10Dịkaihemwute,mana-aṅụrịọṅụmgbenile;dika ogbenye,manēmekaọtutuọgaranya;dikandinēnweghi iheọbula,maayinwereihenile
11NdiKọrint,unuemeghewoọnu-ayi,obi-ayisambara.
12Unuadigh-akpachi-kwa-raununimeayi,maunuonweununākpachigiden'afọ-unu
13Ubuakam'wenwetankwughachin'otùahu,(amekwu dikaumu-ntakirim)kaunuonwe-unusakwauba.
14Kaununandinēkweghiekweekekọta-kwa-launu:n'ihi naginikaeziomumenaajọomumenwere?ọbukwa nnwekọginikaìhènaọchichirinwere?
15MaginikwankwekọkaKraistnaBelialnwere?ma-ọbu òleòkèonyekwerenaonyenēkweghiekwenwere?
16MaginikwankwekọkaulonsọChinekenaarusidi? n'ihinaunubuulonsọnkeChinekedindu;dikaChineke siri,Muonwemgēbinimeha,jegharikwanimeha; M'gābu-kwa-rahaChineke,hagābu-kwa-ramotùndi 17Yamere,sin’etitihapụta,mabụrụndịekewapụrụiche, kaOnye-nwekwuru,unuemetụkwalaihena-adịghịọcha aka;namga-anabatagị, 18Maga-abụNnanyeunu,maunuga-abụụmụmnwoke naụmụnwanyị,kaOnye-nwenkeimeihenilekwuru.
ISINKE7
1Yamere,ebeayinwerenkwandia,ndim’hurun’anya, kaayisachapuonwe-ayin’ihenileruruunyinkeanu-aru nankemọ,nēmekaidi-nsọzuookèn’egwuChineke.
2Naraayi;ayiemehieghionyeọbula,ọdighionyeọbula ayiemebiworo,ayiemebughionyeọbula
3Ọbughikam’nēkwunkakam’kpeunuikpe:n’ihina ekwuwomnambu,naunudin’obi-ayiinwunaidindu n’etitiunu
4Nkwuwa-okwumkam'nēkwun'ebeununọ,ukuka m'nānyaisi-unubayereunu:nkasi-obijuputaramn'ọṅuṅu nke-ukunankpabu-ayinile
5N’ihina,mbeayibataranaMasedonia,anu-aru-ayi enweghiizu-ike,maayinwerenkpabun’akukunile;ọgudi n'èzí,egwudinimeya
6Otúọdi,Chineke,búOnyenākasindiewedaran'alaobi, wekasieayiobisiten'ọbibiaTaitọs;
7Maọbughináníọbibia-Ya,kamasitenankasi-obinke akasiriyanimeunu,mbeỌgwaraayiokéọchichọ-unu, iru-újú-unu,naobi-uku-unun’ebem’nọ;kam’weṅuria ọṅukari
8N'ihinaasinaM'wewereakwukwọweremekaunu wutaunu,maechegharighm,ọbuezienaecheghariwom: n'ihinaamataramnaotùakwukwọ-oziahuemewokaunu nēwuteunu,ọbuezienaọbunáníotùmbe.
9Ubuaanamaṅuriọṅu,ọbughinaemereunuebere,kama naonēwutaununancheghari:n'ihinaemereunukao wutaunudikaikpé-Yasidi,kaunuwegharaimebin'akaayin'iheọbula
10N'ihinairu-újúnkeChinekenāluputanchègharirue nzọputankeanāgaghi-echeghari:maihe-nbunkeuwa nāluputaọnwu
11N’ihina,le,otùihea,búnkeununēwutadikaudiri Chinekesidi,kedunchebuomerenimeunu,e,keduihapu onwe-unu,e,ginikwaiwe-ọku,e,ginibuegwu,e,ginioké ọchichọ,e,giniekworo;e,leekaịbọ-ọbọ!N'ihenileunu emewokaunumaraonwe-unun'okwua
12Yamere,ọbụezienamdegaraunu akwụkwọ,mma ያልተmyan’ihionye mereiheọjọọ,ma-ọbụn’ihiyaonyetaraahụhụ; 13Yamereanākasiayiobinimenkasi-obi-unu:e,maayi ṅuririkarikarin'ihiọṅùTaitọs,n'ihinaemewokamọ-Ya zuruiken'ebeununilenọ
14N'ihinaasinam'nyaworoYaukaiheọbulabayereunu, ihereadighi-emem;madikaayigwaraunuihenilen'eziokwu,ọbunáotúakainya-isi-ayi,nkem'meren'iruTaitọs, buezi-okwu.
15Maihu-n'anya-Yanābaubakarin'ebeununọ,mbeỌ nēchetanrube-isinkeununile,otúunujiegwunaima-jijiji nabataYa
16Yamereanamaṅụrịọṅụnaenweremntụkwasịobi n’ebeununọn’iheniile
ISINKE8
1Ọzọkwa,umu-nnam,ayinēmekaunumaraamaranke ChinekenyerenzukọKraistnilenkeMasedọnia;
2Otúanan’okéọnwunwankenkpabu,iba-ubankeọṅùhanaobeye-habaraubarueàkùnkeafọ-ofufo-ha.
3N’ihinamakaikeha,anamagbaama,e,makarịaike ha,hadịnjikeremakaonweha;
4Na-arịọsianyịarịrịọikekaanyịnataonyinyeahụ,ma werennwekọnkeijerendị-nsọozin’isianyị
5Mankeakahamere,ọbụghịdịkaanyịtụrụanya,kama haburuụzọnyeonwehanyeOnye-nwenaanyịsite n’ọchịchọnkeChineke
6Yamere,ayiriọrọTaitọskaomezu-kwa-ran’etitiunu, dikaọmalitere,kaomezu-kwa-ranimeunuotùamaraahu.
7Yamere,kaunubabigaraókèn’ihenile,n’okwukwe,na ikwu-okwu,naọmụma-ihe,nan’ịrụsiọrụikenile,na n’ịhụnanyaununweren’ebeanyịnọ,hụnaunu babigakwaraụban’amarankea
8Ọbughin’iwukam’nēkwu,kamasiten’ọganirunkendi ọzọ,naigosiezi-okwunkeihu-n’anya-unu.
9N’ihinaunumataraamarankeOnye-nwe-ayiJisus Kraist,na,ọbuezienaỌbaraọgaranya,maọbuobeye n’ihiunu,kaunuwewereobeye-Yaburuọgaranya.
10Man’ebeakam’nēnyendum-ọdu:n’ihinankabara unuuru,búndimaliterenambu,ọbughináníime,kamaọ bukwan’irun’iruotùarọgaraaga.
11Maubuamezueya;kaowedikaọdinjikereichọ,ka ewemezukwaihesiteren'iheununwere
12N’ihinaasinaọbuuzọdin’obi,ọbuihenātọutọdika ihemadunweresidi,ọbughikwadikaiheonēnweghisi di 13N'ihinaihem'nāchọ,ọbughinaagēmendikomọzọka hadiarọ,unuebowokwaunuibu:
14Man’otùn’otù,kaubuan’ọtutu-unuweburuihe-njuju nyenkpà-ha,kaiba-uba-haweburukwaihenējuruufọdu unu:kaiha-hawedi:
15Dikaedeworoyan'akwukwọnsọ,si,Onyechikọtara ọtutuiheenweghiiheọbula;maonyechikọtaworonke-ntà enweghiihefọduru
16MaekelediriChineke,Onyetiyereotùọchichọahu n'obiTaitọsn'ihiunu.
17N’ihinan’ezieọnabataraagbamumeahu;maebeọ nāgan'iru,siten'onwe-yaọjekuruunu
18Maanyịezitewoyananwannanwokeahụ,onyeotuto yadịn’oziọman’imenzukọ-nsọnile;
19Maọbughinánínkeahu,kamaonyenkenzukọ-nsọ nilerọputa-kwa-rakaosoroayijegharian’amaranka,nke ayinējeresiten’aka-ayi,kaewenyeotutonkeOnye-nwe ahu,nankwuputankeobi-unu; 20Kahawegharaidinka,kaonyeọbulawegharaitaayi utan'uban'ubaankeayinēje:
21Na-emeiheziriezi,ọbụghịnanịn’ihuOnye-nwe, kamakwan’ihummadụ.
22Maanyịnahaezitewonwanneanyịnwoke,onyeanyị na-egosinaọna-arụsiọrụiken’ọtụtụihe,maugbuaọnaarụsiọrụikekarịa,n’ihinnukwuntụkwasịobimnwere n’ebeịnọ
23MaọburunaonyeọbulanājuYaajujubayereTaitọs, yaonwe-yabuonye-nwemnaonye-iye-akambayereunu: ma-ọbuajuruumu-nna-ayi,habundi-ozinkenzukọKraist, naotutonkeKraist
24Yamere,gosihaha,nan’irunzukọ-nsọnileihe-àmà nkeihu-n’anya-unu,nankeitu-anya-ayin’ihiunu
ISINKE9
1N’ihinaihebayereijerendi-nsọozi,ọbughiihekaririka m’degaraunuakwukwọ:
2N'ihinaamataramichi-obi-unu,nkemuonwemnānyaisi bayereununyendiMasedọnia,naAkaiadinjikereotùarọ garaaga;maekworo-unuakpasuwoọtutumadunke-uku 3Maezitewomumu-nna-ayi,kaitu-anya-ayibayereunu wegharaighọihe-efun'ihinka;ka,dịkamkwuru,kaunu weedịrịnjikere:
4MaeleghianyaasinandiMasedọniasorombia,wehu ununaunuonwe-ununēnweghinjikere,kaihereweme ayi(kaayiwegharaikwu,unu)n'inyaisiahunke-uku
5Yamereecheremnaọdinkpaitọumu-nna-ayi,kaha buruuzọgakuruunu,maburuuzọmezueonyinye-inatairu-ọma-unu,nkeunumara-kwa-rayanambu,kankeahu wedinjikere,dikaihe-ọmuma,ọbughikwadikankeanyauku..
6Mankakam’nēkwu,Onyenāghan’aka-ntagidegēwere kwaakanta-ubinēweihe-ubi;maonyenāghankpurun'uba gēwekwaihe-ubin'uba.
7Onyeọbuladikaonēchèn'obi-ya,yanyeya;ọbughi náníiwe,ma-ọbunankpà:n'ihinaChinekehuruonyenēji obi-utọnēnyen'anya.
8MaChinekepuruimekaamaranilebabigaraunuókè;ka unu,ebeununēnwezuihenilembenilen'ihenile,weba uban'eziọluọbula;
9(Dikaedeworoyan'akwukwọnsọ,si,Ọbasaworon'ebe nile:Onyewondi-obeyeihe:eziomume-yanādirumbe ebighi-ebi.
10Ubuaonyenējereonye-ọgha-nkpuru-ọghigha,nējekwa-ranri-gi,mekwakankpuru-ọghighaununāghaba uba,mekwakankpurunkeeziomume-unubauba; 11ebeemeworokaunubaaọgaranyan’ihenilerueùjú nile,nkenēsiten’aka-ayinēkeleChineke.
12N’ihinanlekọtankeozinkeaabụghịnanịna-egbo mkpandị-nsọ,kamaọdịkwaukwuusiten’ọtụtụekelenye Chineke;
13Masiten’innwalenkeije-ozịaa,hana-enyeChineke otuton’ihinkwuputaununa-edoonweunun’okpuruoziọmankeKraịst,namakaikesa-ụkaununyeha,nanye mmadụnile;
14Masiten’aririọ-hanilen’ihiunu,ndināguununāgu unun’ihiamaranke-ukunkeChinekenimeunu.
15EkeledịrịChinekemakaonyinyeyankeana-ekwughị okwu
ISINKE10
1MamụonwemPọl,na-arịọunusiten’ịdịnwayọọnaịdị nwayọọnkeKraịst,bụonyemdịumealan’obin’ihuunu, mamgbemna-anọghị,anamenweobiiken’ebeununọ:
2Maariọmunu,kam'wegharainweobi-ikembem'nānọ nantukwasi-obiahu,búnkem'nēchènam'gēnweobiike megideufọdu,búndinēchèayidikaayinējegharidika anu-arusidi
3N'ihinaọburunaayiejegharin'anu-aru,ayiadighi-agha dikaanu-arusidi;
4(N'ihinaihe-aghankeibu-agha-ayiabughinkeanu-aru, kamahadiikesiten'akaChineken'ikwatuebeewusiriike;)
5na-ewedaechiche-uchenile,naihenileọbuladielunke nēbulionwe-yaimegideọmumankeChineke,naiweta echichenileọbulan'aghanyenrube-isinkeKraist;
6Maebeununọna-adịnjikereịbọọbọniilena-enupụisi, mgbeemezurunrubeisiunu
7Ùnunēlekwasiiheanyadikaihedielusidi?Ọbụrụna onyeọbụlatụkwasịobin’onweyanayabụnkeKraịst,ya chekwaechichebanyereonweyaọzọ,na,dịkaọbụnke Kraịst,otúahụkaanyịonweanyịbụkwankeKraịst.
8N’ihinaasinam’gēnyaisinke-ukukarin’isi-ayi,nke Onye-nwe-ayinyeworoayikaewewulielu,ọbughikwa nbibiunu,ihereagaghi-emem;
9Kamweegharaịdịkaàga-asịnamga-ejiakwụkwọozi tụọunuegwu
10N’ihinaakwukwọ-ozi-Yakahasiri,diarọdikwaike; mairu-yaadighiike,okwu-yabukwaihe-iju-anya
11Kaonyediotúachekwanka,na,dikaayionwe-ayinọ n'okwu-ọnusiten'akwukwọ-ozi,mbeayinānọghi,otúaka ayigābukwan'ọlumbeayinọn'ebeahu
12N'ihinaayianwaghianwaimeonwe-ayin'ọnu-ọgugu, ma-ọbuayionwe-ayituyereonwe-ayin'ebeufọdunāja onwe-ha:mahanātuonwe-han'onwe-ha,nātulekwa onwe-han'etitionwe-ha,haamaghiihe
13Maayiagaghi-anyaisin’ihenēnweghiọtùtù-ayi,kama dikaọtùtù-ọtùtùnkeChinekekesaraayisidi,ọtùtùiruru unuọbuná
14N'ihinaayiadighi-esetionwe-ayikariihe-ayi,dika agāsinaayieruteghiunu:n'ihinaayibiakute-kwa-raunu n'ikwusaoziọmankeKraist;
15Ọbughiinyaisin'ihenādighi-anya-ayi,yabu,n'ọlu madu;man’inweolile-anya,mgbeokwukwe-unuga-aba ụba,naaga-emekaanyịsawanyewanyesitenagịdịka ọchịchịanyịsiridịukwuu;
16Ikwusaoziọman’aladiicheichen’ofèunu,kaunu gharainyaisin’usoroiheonyeọzọedoziworon’aka-ayi.
17Maonyenānyaisi,yanyaisinimeOnye-nwe-ayi 18N'ihinaọbughionyenājaonwe-yakaonyeanāchọsi ike,kamaọbuonyeOnye-nwe-ayinājayamma
ISINKE11
1Ọgādimnọnmamaasinaunugānagidemnwantīn'ihenzuzum:Maọbuezienaunuonwe-ununānagidem 2N'ihinaanamekworounuekworon'ekworoChineke: n'ihinaaluruwomununyeotùdi,kam'wecheununye Kraistdikanwa-abọghọnāmaghinwokenkediọcha
3Maanamatụegwu,maeleghịanyamaọlị,dịkaagwọ ahụjiriaghụghọyaghọgbuoIv,otúahụkaaga-emebi echicheunusiten’ịdịọchankedịn’imeKraịst
4N'ihinaasinaonyeahunkenābianēkwusaJisusọzọ, Onyeayinēkwusaghi,ma-ọbuọburunaunuanatamọọzọ, nkeunuonwe-ununānataghi,ma-ọbuoziọmaọzọnkeunu nānaraghinke-ọma,unugānagideYanke-ọma.
5N’ihina ch#amgaghi-ama ọbunán’azundi-ozikachasi
6Maasinamuonwembuonyenēnweghiuchen'okwu, maọbughin'ọmuma;maemewokaanyịpụtaìhèn’etiti unun’ihenile
7mmemehieihen'iwedaOnwe-m,kaewewelie unuelu,n'ihinaezisawomunuoziọmankeChineken'efu?
8M'wezukọrọihe-nzukọnile,nānarahaugwọ-ọlu,ka m'wejewereunuozi.
9Mambem’nọyereunu,mbem’nọkwan’ọchichọ,ọ dighionyeọbulam’nātukwasiworo:n’ihinaumu-nnendi nēsinaMasedọniabianyetaramihefọdurum:man’ihe nileedebewomOnwemkam’gharaibuarọn’ebeununọ, otúakwa,agamedobeonwem
10Dịkaezi-okwunkeKraịstdịn’imem,ọdịghịonyegaegbochimịnyaisian’ógbènilenkeAkaya
11Gịnịmere?n'ihinaahughmgin'anya?Chinekemaara 12MaiheMuonwemnēme,kaM’gēme,kaM’webipu ihe-iriba-aman’arundināchọuzọ;kaewechọtahan'ebe hanānyaisin'ọbunádikaayionwe-ayi
13N’ihinandịdịotúahụbụndịoziụgha,ndịọrụaghụghọ, na-emeonwehakahayiendịoziKraịst 14Ọdighikwaiju-anya;n’ihinaSetann’onweyana-eme onweyakaọghọọmmụọozinkeìhè.
15Yamereọbughiiheukumaọburunandinējereyaozi webanwekwadikandi-orùnkeeziomume;ọgwugwu-ha gādikwadikaọlu-hanilesidi.
16Asiwomọzọ,Kaonyeọbulagharaichurumonye-nzuzu; maọburunaọbughiotúa,nabatamdikaonye-nzuzu,ka m'wenyaisinke-ntà.
17Ihem’nēkwu,ọbughiOnye-nwe-ayikam’nēkwu, kamaọbudikaihe-nzuzu,n’obi-ikeankeinya-isi 18Ebeọtutumadunānyaisidikaanu-arusidi,Muonwem gēnyakwaisi
19N'ihinaunujiobi-utọnānagidendi-nzuzu,ebeunu onwe-unubundimaraihe.
20N'ihinaununāhuahuhu,ọburunaonyeọbulaemeka unuban'orù,ọburunaonyeọbulagēripiaunu,ọburuna onyeọbulaewereufọdunimeunu,ọburunaonyeọbula ewelionwe-yaelu,ọburunaonyeọbulaetiunuakan'iru 21Anamekwuokwubayereihe-ita-uta,dikaagāsinaayi adighiike.Otúọdi,n'ebeọbulaonyeọbulanēkwuokwu, (m'nēkwuihe-nzuzu,)anamenwekwauko
22Ọbundi-Hibru?muonwembukwa:habundiIsrael? muonwembukwa:hàbunkpuruAbraham?mamonwem 23HàbụndịoziKraịst?(Amekwudikaonye-nzuzu)ka m'bu;n'ọlunādọbuonwe-yan'ọlukari,n'ihe-otitinkedielu, n'ulo-nkpọrọkari,n'ọnwuọtutu.
24N'imendi-Juubòisekam'naraọguutariabua,maọbughiotù
25Ubòatọkaejirinkpa-n'akatirim,otùubòkaaturumna nkume,ubọkpuruubòatọ,abalinaotùubọchika m'nọworon'imemiri;
26N’imenjemọtụtụmgbe,n’iheegwunkemmiri,n’ihe egwunkendị-ori,n’iheegwusiten’akandịobodom,n’ihe egwusiten’akandịmbaọzọ,n’iheegwun’imeobodo, n’iheegwun’imeọzara,n’iheegwun’okéosimiri,n’ihe egwun’etitiụghaumunne;
27N’ịdambànanhụsianya,n’ichenchemgbenile,n’agụụ naakpịrịịkpọnkụ,n’ibuọnụmgbenile,naoyinaọtọ.
28Maewezugaihendịahụdịn’èzí,nkena-abịakwasịm kwaụbọchị,nlekọtankenzukọ-nsọnile.
29Ònyenādighiike,mamuonwemadighi-adighiike? ònyekaeweeiwe,mamuonwemadighi-ereọku?
30Ọbụrụnaọdịmmkpaotuto,mga-anyaisimakaihe ndịmetụtaraadịghịikemnile.
31ChinekenaNnankeOnye-nwe-ayiJisusKraist,Onye agọziriagọziruembeebighi-ebi,maranaMuonwem adighi-ugha
32NaDamaskọskaonye-isin'okpuruAretas,búeze, nēdebeobodondiDamaskọsn'ebe-nguzo-ndi-agha,nāchọ ijidem:
33Masitenawindon’imenkatakaejimgbidirịdatam, weegbapụn’akaya.
ISINKE12
1Obiabụọadịghịyanaọbụghịuruọbaaramitoisi M'gābian'ọhùnankpughenkeOnye-nwe-ayi
2AmataramotùnwokenimeKraistn'eluarọirinaanọ garaaga,(maọbun'anu-aru,apughimimata:ma-ọbunao siteren'aru,apughimima:Chinekema-kwa-ra;
3Maamataramnwokediotúa,(maọbun’aru,ma-ọbu siten’aru,apughimikwu:Chinekemara;)
4Otúọdi,naewedarayanaParadais,wenuokwu anākwughiokwu,nkeiwunēzighiezikamadukwue.
5Siten'onyediotúakam'gānyaisi:maMuonwem agaghi-anyaisi,kaman'ariamnile
6N'ihinaọburunaachọrọminyaisi,m'gaghi-abuonyenzuzu;n'ihinam'gākwuezi-okwu:maubuaanābaọsọ,ka onyeọbulawegharaichemokwukariiheọnāhum,maọbunaọnānuokwum.
7Makaeweegharaibulimelukarịasiten’ịbaụbanke mkpughenile,enyeremogwun’anụarụ,onye-ozinke Setankaotigbuom,kaeweegharaibulimelukarịa.
8N'ihiiheakam'riọrọOnye-nwe-ayiubòatọ,kaowe wezugaonwe-yan'arum
9Owesim,Amaramezuworogi:n'ihinaemewokaikem zueokèn'adighi-ikeYamere,n'ọṅùnilekam'gānyaisi n'ariamnile,kaikenkeKraistwedakwasim 10Yamereanātọmutọn'adigh-ike,naita-uta,nankpà,na nkpabu,nankpabu,n'ihiKraist:n'ihinambeọbula m'nādighiike,mbeahukam'diike
11Aghọwomonye-nzuzun'anyaisi;unuamanyewom: n'ihinaọkwesirikaunujaamuonwem:n'ihinaọdighi iheọbulam'nēson'azundi-ozikachasiihe,ọbueziena abughmiheọbula
12N’ezieemereriihe-iriba-amanilenkeonye-ozin’etiti ununimentachi-obinile,n’ihe-iriba-amanaọlu-ebubena ọludiike.
13N’ihinagịnịkaunubụn’imeyakaunudịalakarịa nzukọ-nsọndịọzọ,maọbụghịnamụonwemebughịrịunu ibu?gbagharamiheọjọọa
14Le,ubòatọkam'jikereibiakuteunu;mam'gaghi-abukwa-raunuibu:n'ihinaachọghmnkeunu,kamaunu:n'ihi naumu-ntakiriekwesighikaumu-ntakirichiriihenyendi bunna,kamaọbunnenannamakaumu-ntakiri
15M’gējikwaọṅùmefuihe,mefukwaunu;ọbụeziena kamna-ahụgịn'anyankeukwuu,otúahụkaana-ahụghị mn'anya
16Maọburunaọdiotúa,arọghmunuibu:ma,ebem’bu onye-aghughọ,ejighmaghughọjideunu.
17Ọbughionyeọbulan’etitindiM’ziterebiakutereunu kam’raworounuurù?
18M’weriọTaitọs,yanayakam’weziga-kwa-ranwanneTaịtọsọririunu?ayiejegharighin'otùmọahu?anyị ejeghịijen'otunzọụkwụahụ?
19Ọzọ,ùnunēchènaayināgọpuonwe-ayinyeunu?ayi nēkwuokwun'iruChinekenimeKraist:maayinēmeihe nile,ndim'hurun'anya,kaewewuliunuelu
20N'ihinaanamatuegwu,nambem'nābia,M'gaghiachọtaunudikaiheM'nāchọ,kaewechọtamn'ebeununọ, búiheununāchọghi:kaise-okwu,ekworo,iwe,ise-okwu, okwu-ugha,nta-usunilegharaidi;ọzịza,ọgbaaghara: 21Makamweeghara,mgbemga-abịaọzọ,Chinekem ga-ewedamalan’etitiunu,manamga-akwaákwáarịrị ọtụtụndịmehiewororịị,mana-echegharịghịsiten’adịghị ọchanaịkwaikonaike-nsọnkehameworo
ISINKE13
1Nkeabụnkeugboroatọmna-abịakwutegị.N'ọnundiàmàabuama-ọbuatọkaagēmekaokwuọbulaguzosieike 2Mgwa-kwa-ramununambu,burukwaunuamuma,dika agāsinaarumnọ,nkeubòabua;maebem'nānọghiubua, m'nēdegarandimehieworonambegaraaga,nandinile ọzọ,na,ọburunaabiaghm,m'gaghi-enweọmiko;
3EbeununāchọiheàmànkeKraistnēkwuokwunimem, búnkenēnweghiiken'ebeununọ,kamaọdiikenimeunu
4N’ihinaọbụezienaakpọgidereyan’obesiten’adịghị ike,maọna-adịndụsiten’ikenkeChineke.N'ihinaayi onwe-ayibukwandinādighiikenimeYa,maayinaYa gādindusiten'ikeChineken'ebeununọ
5Nyochaaonwe-unu,maununọn’okwukwe;gosionwegị. Ùnuamataghionwe-ununaJisusKraistnọnimeunu,maọ burunaunuabughindianāchọghachi?
6Maatukwasiwomobinaunugāmanaayiabughindi anāpughiibia
7MaubuaariwomChinekekaunugharaimeiheọjọ;ọ bughikaayionwe-ayigosinandieziomume,kamakaunu meiheahunkekwesirintukwasi-obi,ọbuezienaayidika ndianāchọsiike
8N'ihinaọdighiiheayipuruimemegideezi-okwu,maọbughin'ihiezi-okwu
9N'ihinaayināṅuriọṅu,mbeayinādighiike,maunudi ike:mankakaayināchọkwa,búizu-okè-unu.
10Yamereanamedeihendian’akwukwọmbem’nādighi, kam’wegharaidi-uku,kam’wewereidi-ike,dikaikenke Onye-nwe-ayinyeworomsidi,iwulielu,ọbughikwaibibi
11N’ikpeazụ,ụmụnnam,daalụZuruokè,nweenkasiobi dịmma,nweeotuobi,birin'udo;maChinekenkeihun'anyanaudogānọyereunu.
12Werenuisutu-ọnudinsọkeleritaonwe-unu 13Ndịnsọniilena-ekeleunu
14AmarankeOnye-nwe-ayiJisusKraist,naihu-n'anya nkeChineke,nannwekọnkeMọNsọ,diyereununile Amen.(TaịtọsnaLucasdereakwụkwọozinkeabụọe degaarandịKọrintsitenaFilipaị,bụobodoMasedonia)